“Uche Emergency” dishes out his single titled “Ike ka Ike” released under Action God Records.
Download and enjoy!
Stream On audiomack HERE
LYRICS
Anyi ejebego ibara ekwensu mba Maka anyi ma na onweghi ihe oga eme,ike anyi ji kariri Ike ya,ka owe topu ndi okere agbu
Anyi ejebe 2×
oku mmuo nso sokwa anyi eje[2×]
Solo:
Satan 2×,I know you have power,mana Ike ka Ike n`abia 2×
Call:
Jenu gwanu pharaoh!!
Response: nike ka Ike n
abia
Call:n`ime nigeria
Response: odighi ihe ipuru ime 4×
Solo: ekwensu what inside me kariri ihe ahu Ina-eche 2×
ngwanu ka anyi jebe
[Chorus]
In highest mountain,I will shout out your name 2×
Mkpoba aha gi eeh!
Onye isi na-ahu uzo
Mkpoba aha gi eeh!
Onye ngwuro ga-aga ije
Mkpoba aha gi eeh!
Ihe ji m aha muo!
Call: jenu gwanu pharaoh eeh!
Response:nike ka ike n
abia
Call:n`ime Nigeria
Response:odighi ihe ipuru ime 4×
Solo: ekwensu what inside me kariri ihe ahu ina-eche 2× ngwanu ka anyi jebe
{Chorus}
THE END.
Now Playing: Love Bug
Aretti Adi
SPONSORED LINKS
[CLICK HERE] For Premium Sport Betting Odds and Prediction By overSTAKEme
[CLICK HERE] For Music Artwork, Website Design And SEO Setup
INSTALL 9JAFLAVER MUSIC APP, STREAM, DOWNLOAD, AND PLAY MUSIC OFFLINE
CHECK OUT FUNNY PICTURE AND MEME HERE (CLICK HERE)
Chissom Anthony – Glory To God In The Highest [See Trending Gospel Song]
© 2014-2024 9jaflaver. All Rights Reserved.
About us | DMCA | Privacy Policy | Contact us
| Advertise| Request For Music | Terms Of Service
9jaflaver is not responsible for the content of external sites.