Download Music Mp3:- Evangelist Blessed O Blessed - Excellent God - 9jaflaver




Light Dark

WELCOME TO 9JAFLAVER



SEARCH ANYTHING BELOW:-



Download Music Mp3:- Evangelist Blessed O Blessed – Excellent God



Download Music Mp3:- Evangelist Blessed O Blessed – Excellent God

Gospel minister “Evangelist Blessed O Blessed” makes a return with a single titled “Excellent God”.

Download and enjoy this glorifying song produced by Engineer Ejike.



DOWNLOAD HERE


                         Excellent god

                          (intro)

Jehovah, what you can’not do does not exist.

That is why i call you i am…(yaweh)

(4x) (hook): excellent god you are precious, you are marvelous…

                           (chorus)

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi.

Jehovah you are precious

You are excellent,

N’ezia (onye  nwem)

Imela ka mdi precious…

You are precious,

You are marvelous,

            imewo ka mdi precious n’ime gi.

Jehova imela eee ka mdi precious(ka mdi precious)

Onye oma  nara ekele….

I stand in your presence to pro claim that you are faithful god (for you have touched my life and i am blessed)

Please lord touch my life once again  so that i can swim in the oceans of your blessings,

                           (chorus)

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi.

I mela ka mdi precious,

I mela ezeebube lee

                           (chorus)

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi.

Jehovah you are precious,

Imewo onye nwem

                           (chorus)

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi.

(hook): excellent god you are precious, you are marvellous…

                           (chorus)

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi.

Jesus highariwam gburu gburu n’ime gi,

N’ime ngozi gi,

N’ihi na ngozi gi obu ihunanya

N’ihi na ngozi gi di ebube,

Obughi dika ndi uwa na enye..

Inye wom ihe ruru m o nnam

Ekele diri gi

I mewo ka mdi precious n’ime gi (jesus)

I mela ka mdi precious n’ime gi…

Ebube i mewo ka mdi precious n’ime gi onye nwem

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi

Excellent god you are precious oh

You are marvellous

                           (chorus)

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi.

I butere m abo ngozi n’ulom (onye nwem ekele)

                           (chorus)

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi.

Jesus i butekwaram  abo ngozi nke ogologo ndu

                           (chorus)

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi.

Jesus you are my defender, my deliverer and my dwelling place

(chorus)

(2x)jesus i mela ka mdi precious n’ime gi.

Jehovah by your glorious hand you have parted my red sea

.                           (chorus)

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi

For in the time of my distress lord you have shown me your great comfort

                           (chorus)

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi

Therefore my mouth shall testify of your good ness and mercy in my life

                           (chorus)

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi

Inye wo m oke ruru m

Inye wo m ngozi  di ukwu

                           (chorus)

Jesus i mela ka mdi precious n’ime gi

                   second verse

Nwa nnem lee ka ndi mmuozi ha n’erughari (n’eruari)

Ndi mmuozi n’erughari

                                 (4x)

Ndi mmuozi ha n’erughari na ngozi na mbara eluigwe

Ndi mmuozi n’erughari na ngozi na mbara eluigwe

Umu mmadu n’abu abu n’uwa n’enye onye di nso

Isi abu ha si na nso ka jehovah m di

Ndi okenye iri abuo na ano ha n’atu isi oledo(ha na asi)

Ebube m o

Ebube na agwo oria,

Ebube lee

Ebube n’enye ndu oma

Oke ebube

Onye jere ije n’elu mmiri

Ndi mmuozi ha n’erughari na ngozi na mbara eluigwe

Eliwe uzo eliwe ehi

Jehovah bia ya kpuru ehi rie

M’agakwa uzo ahu merie

Oke mmuo di ebube ka obu

Oji ngozi ya n’abia

N’ime nzuko ya

N’mba nile

N’ezinulo nile

Nwannem bi aka anyi nara ya

Obu ihe di ebube(hallelujah)

Onye n’acho oganiru le ka ndi mmuozi n’erughari n’igwe

Ndi mmuozi ha n’erughari na ngozi na mbara eluigwe

Gi onye uwa n’ako onu nwannem lee anya n’igwe iga ahu

Ka ndi mmuozi n’erughari na mbara eluigwe

Odighi onwunwa kariri anyi

N’ezia n’uwa nke ga abiakwute anyi n’ihi na onye nwe anyi nonso

Olilianya dikwara ndi kwerekwe

Jehova ga eme amara n’oge nke ya

Gi onye na enweghi olilianya nwannem asim gi atula ujo

Nihi nan i mmuozi n’erughari na mbara euigwe.

Ndi mmuuozi n’erughari n’onnu nke onye nwe anyi

Ndi mmuozi ha n’erughari na ngozi na mbara eluigwe

Lee ka ndi mmuozi ha n’ erughari

Ndi mmuozi n’ erughari

Ndi mmuozi ha n’erughari na ngozi na mbara eluigwe

Lee ka ndi mmuozi ha n’erughari n’erughari

Na mbara eluigwe

Ndi mmuozi ha n’erughari na ngozi na mbara eluigwe

Obu ofu onye mmara aha ya

Bu jesus aka n’eletam ihem yoro ya

O na ejisike enyem ya nihi n’omara abu m nke ya

Odighi ajom njo

Odighi achum oso na ngozi

Jesus ibu onye ngugu akwam

Lee ka ndi mmuozi ha n’ erughari nihi m

Na mbara eluigwe oo

Ha ji ngozi n’aka n’abia n’ime ezinulom ah eh

Obu ihe oma wee nye ndi kwere ekwe

Ndi mmuozi ha n’erughari na mbara eluigwe

Ndi mmuozi n’erughari ha ji ogwugwo nso n’abia

Ndi mmuozi ha n’erughari na ngozi na mbara eluigwe

Omumu di ha n’aka oganiru yaka ha ji abia

Ndi mmuozi ha n’erughari na ngozi na mbara eluigwe

Nwannem chee aka nara ngozi amara nke si n’igwe

Ndi mmuozi ha n’erughari na ngozi na mbara eluigwe.

                            third verse

Jesus you are mighty

Warrior in battle

In the midst of thy enemies you concer them all

You are mighty

Warrior in battle

In the midst of thy enemies you concer them all

Jesus you are mighty

Warrior in battle

In the midst of thy enemies you concer them all

I have never seen a god like you baba

You are mighty

Warrior in battle

Ancient of the days

The lily of the valley

The rose of sharon

You are mighty indeed

Yes in the battle field between the iseralite and philistines

You sent forth a little boy david tto concer gholiaht

Lord you are miighty warrior in battle

In the midst of thy enemies you concer them all

You are mighty warrior in battle

Lord  i praise your name

You are mighty

Warrior in battle

In the midst of thy enemies you concer them all

Jehovah you spoke to gideon in the vision

And said to him gideon go in this thy mith

For i shall give you victory till the end, till the end

Of your journey do not be afraid

Jesus you are mighty

Warrior in battle

In the midst of thy enemies you concer them all

Oh lord in the midst of thy enemies youu concer them all

Jesus you are mighty

Warrior in battle

In the midst of thy enemies you concer them all

Jehovah mgbe gi kacha mma

Oge gi di mma

Onye obula n’uwa adogbula onwe gi n’olu

Nihi na ebube onye new any ga eche kwa ndi ya

Oga e duru anyi

Wee rue na mmeri

 n’ihi na odi ebube

Bu onye new anyi

Odi ngozi bu aha jesus

Idi ebube i meriwo

In the midst of thy enemies you concer them all

You are mighty

Warrior in battle

In the midst of thy enemies you concer them all

Jesus you are mighty

Warrior in battle

In the midst of thy enemies you concer them all

Jesus has risen

Peace to the world

And the whole world rejoice

For our salvation is near

And the victory is sure

Jesus i dodge my cap for you yes you are baba

Baba in deed

Oh  you are mighty

Warrior in battle

In the midst of thy enemies you concer them all

Jesus you are mighty

You are mighty

You are faithful

Oh baba

I have searched through all eternity i have found no one like you

Na you be baba

Jesus you are mighty

Warrior in battle

In the midst of thy enemies

You concer them all

                  last verse

Agam eguzosike n’ime jehovah shama

Aya bu chi nwe m oh

Agam eguzoro n’ime gi jesus

Agam eguzo sike

N’atughi egwu obula

N’ime jesus olilianya di ya

N’ime ya ngozi juru ya

Onye nwem mara ihe di mma

Oga eme wee nye ndi kwerekwe

Ya mere nwannem akpokwala isi ala enye

Chi ndi ahu ejiri aka wee mee

Ha nwere anya mana ha jighi ya

Alu olu

Ha nwere onu n’ezia mana ogbu dara ha

Ha nwere aka mana ha jighi aka ha aru oru owula

Ma nani jehovah bu onye nzoputa m nwere

Jehovah nku usu nile nke ndi agha

Ebubeagam eguzosike n’ime gi nna

Agam eguzoro n’ime gi jesus

Agam eguzo sike

N’atughi egwu obula

Hannah chetara n’ezia na ya amughi nwa

Owee gbaba n’ulo shiloh

Nke onye nwee anyi

N’akwa n’epkere

Jehovah letara ya

Wee nye ya samuel,

Samuel,samuel wee buru nwa agoziriagozi

Onye new anyi ga enye gi ya

Mgbe oge ya ruru

Ihe nile nwere mgbe jehovah kere ha

Agam eguzoro

N’atughi egwu obula

Agam  eguzosike

 n’ime jesus

Agam eguzoro n’ime gi jesus

Agam eguzo sike

N’atughi egwu obula

Mgbe blind batimius huru na jesus

Na agafe

Owee tie mpku n’okeolu wee

Kpo ya

Nwa nke david jesus

Merem ebere

Merem ebere

Merem ebere

Achorom ka m hu uzo

Jesus wee nye iwu si

Kpotaram nwoke a

Ka m juo ya ihe bu mpka ya

Blind batimius wee biaruo n’ihu

Jesus jesus wee juo ya si gini ka ichoro ka mmere gi

Blind batimius wee si ya biko onye

New anyi, meem ka m hu uzo

Mee m ka m buru onye uwa oma

Jesus wee si ya ngwa nwam hu uzo

Blind batimius wee sahee anya onwu wee di ya

Ezi onu ezi onu wee di

Blind batimius we tie wee si obu otua ka uwa di

Anyam ahugo nzoputa jesus ntim ahula

Oluebube ya n’uwa

Ya mere umu nnem bia ka anyi zukota

N’ime jesus

Agam eguzosike n’atughi egwu obula

Agam eguzoro n’ime gi jesus

Agam eguzo sike

N’atughi egwu obula

Onye nwere ihe kariri jehovah nnam

Biko rie ya enyelam ya

Jesus di mu mpka karia ihe nke uwa

Ebube ya n’echekwa ndi ya n’uzo ha

Aha ya dike na nti ndi kwerekwe

Agam eguzoro n’ime gi jesus

Agam eguzo sike

N’atughi egwu obula

Nzom ukwu onye nwee anyi n’uwa

Obu nzom ukwu di mma

Agam esoro nzom ukwu onye nzoputa

Ya bu onye nwuru onwu n’elu obe n’ihim

Ogbasara aka ya n’obe wee si

Eli laba saba tani

Onwe nwem laba saba tani

Akwa alili jesus kwara n’ihim

Agam eguzoro n’ime gi jesus

Agam eguzo sike

N’atughi egwu obula

Ato n’ime otu n’ezia

Jehovah nnam di ngozi…….


 Whatsapp  Twitter  Facebook

CLICK BELOW FOR MORE

INSTALL 9JAFLAVER MUSIC APP TO STREAM, DOWNLOAD, AND PLAY SONGS OFFLINE (GET IN HERE)



CLICK HERE TO COMMENT ON THIS POST

CLICK HERE TO READ COMMENTS

Promote Music, Video, Comedy Skit On 9jaflaver
Call: +2348143945195 Or +2348173379226

Whatsapp: +2348143945195













Comment Below:-

Enter Name Below (Optional)

         
Enter Comment Below:-



CAN'T FIND THE SONG YOU ARE LOOKING FOR? CLICK HERE TO USE 9JAFLAVERSONGFINDER TO FIND ANY SONG YOU ARE LOOKING FOR



Promoted Songs






DMCA.com Protection Status

© 2014-2022 9jaflaver. All Rights Reserved.

About us||DMCA||Privacy Policy|Contact us

Advertis|Request For Music

9jaflaver is not responsible for the content of external sites.